Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 18:9 Bible Nso (IGBOB)

Nka gābu nke gi site n'ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile, site n'ọku: onyinye-ha ọ bula iji biaru nso, ọbuná onyinye-inata-iru-ọma-ha ọ bula, na àjà-nmehie-ha ọ bula, na àjà-ikpe-ọmuma-ha ọ bula, nke ha gēnyeghachim, ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ gāburu gi, buru kwa umu-gi ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18

Echiche Ọnu-Ọgugu 18:9 na onodu