Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 18:26 Bible Nso (IGBOB)

I gāgwa kwa ndi Livai okwu, si ha, Mb͕e unu nānara n'aka umu Israel otù uzọ n'uzọ iri nke M'nyeworo unu site n'aka-ha, dika ihe-nketa-unu, unu gēsi kwa na ya bulie àjà-nbuli nke Jehova, bú otù uzọ n'uzọ iri nke si n'otù uzọ n'uzọ iri ahu puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18

Echiche Ọnu-Ọgugu 18:26 na onodu