Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 18:19 Bible Nso (IGBOB)

Àjà-nbuli nile nke ihe nsọ nile, nke umu Israel nēbuliri Jehova, ka M'nyeworo gi, nye kwa umu-gi ndikom, nye kwa umu-gi ndinyom, tiyere gi, n'ukpuru ebighi-ebi: ọb͕ub͕a-ndu nnú ebighi-ebi n'iru Jehova ka ọ buru gi, buru kwa nkpuru-gi tiyere gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18

Echiche Ọnu-Ọgugu 18:19 na onodu