Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 17:8 Bible Nso (IGBOB)

O rue n'echi-ya, na Moses bara n'ulo-ikwū nke ihe-àmà; ma, le, nkpa-n'aka Eron nke diri ulo Livai amawo ifuru, b͕awa kwa ifuru ahu, wa kwa okoko, mì kwa almond chara acha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 17

Echiche Ọnu-Ọgugu 17:8 na onodu