Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 17:6 Bible Nso (IGBOB)

Moses we gwa umu Israel okwu, ndi-isi-ha nile we nye ya nkpa-n'aka, otù onye-isi otù nkpa-n'aka, otù onye-isi otù nkpa-n'aka, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di nkpa-n'aka iri na abua: nkpa-n'aka Eron di kwa n.etiti nkpa-n'aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 17

Echiche Ọnu-Ọgugu 17:6 na onodu