Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 17:10 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, Doghachi nkpa-n'aka Eron n'iru ihe-àmàm ka ọ buru ihe-ndebe, iburu umu nnupu-isi ihe-iriba-ama; ka i we me ka ntamu nile ha si n'ebe M'nọ bìsia, ka ha we ghara inwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 17

Echiche Ọnu-Ọgugu 17:10 na onodu