Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 16:40 Bible Nso (IGBOB)

iburu umu Israel ihe-ncheta, ka nwoke ala ọzọ onye nēsiteghi na nkpuru Eron, we ghara ibia nso isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'iru Jehova; ka ọ ghara idi ka Kora, di kwa ka nzukọ-ya: dika Jehova gwara ya okwu n'aka Moses.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 16

Echiche Ọnu-Ọgugu 16:40 na onodu