Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 13:7-17 Bible Nso (IGBOB)

7. Nke diri ebo Isaka bu Igal nwa Josef.

8. Nke diri ebo Efraim bu Hoshia nwa Nun.

9. Nke diri ebo Benjamin bu Palti nwa Rafu.

10. Nke diri ebo Zebulun bu Gadiel nwa Sodi.

11. Nke diri ebo Josef, nke ahu bu, nke diri ebo Manase, bu Gadi nwa Susi.

12. Nke diri ebo Dan bu Amiel nwa Gemali.

13. Nke diri ebo Asha bu Setua nwa Maikael.

14. Nke diri ebo Naftali bu Nahbi nwa Vọfsi.

15. Nke diri ebo Gad bu Geuel nwa Maki.

16. Ndia bu aha ndikom ahu nke Moses zigara iledo ala ahu. Moses we kpọ Hoshia nwa Nun Joshua.

17. Moses we ziga ha iledo ala Kenean, ọ si ha, Rigonu n'uzọ a nime Negeb, rigo-kwa-nu n'ugwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 13