Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 10:29 Bible Nso (IGBOB)

Moses we si Hobab, nwa Reuel onye Midian, bú nna nwunye Moses, Ndi nēbuli ije ka ayi bu rue ebe ahu nke Jehova kwuru okwu bayere ya, si, Nke ahu ka M'gēnye unu: soro ayi je, ayi gēme kwa gi nma: n'ihi na Jehova ekwuwo ezi ihe bayere Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 10

Echiche Ọnu-Ọgugu 10:29 na onodu