Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Obadaia 1:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma elekwasila ubọchi nwa-nne-gi anya n'ubọchi emere ya ka ọ ghọ onye ala ọzọ, aṅu-kwa-la umu Juda n'ubọchi ila-n'iyì-ha; eme-kwa-la ka okwu-ọnu-gi di uku n'ubọchi ahuhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Obadaia 1

Echiche Obadaia 1:12 na onodu