Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 7:3 Bible Nso (IGBOB)

M'we si ha, Ka aghara imeghepu ọnu-uzọ-ama Jerusalem rue mb͕e anyanwu di ọku; na mb͕e ndi-nche nēguzo kwa na nche-ha, ka ha mechie uzọ, kpọchi-kwa-nu ha: guzo kwa ndi bi na Jerusalem na nche, nwoke ọ bula nime nche-ya, nwoke ọ bula kwa na ncherita-iru ulo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 7

Echiche Nehemaia 7:3 na onodu