Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 7:2 Bible Nso (IGBOB)

na m'nyere Hanani, bú nwa-nnem, na Hananaia, bú onye-isi ulo uku eze, iwu bayere Jerusalem: n'ihi na onye ahu bu onye ezi-okwu, ọ nātu kwa egwu Chineke kari ọtutu madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 7

Echiche Nehemaia 7:2 na onodu