Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 12:3-18 Bible Nso (IGBOB)

3. na Shekania, na Rehum, na Meremot;

4. na Ido, na Ginetoi, na Abaija;

5. na Mijamin, na Maadia, na Bilga;

6. na Shemaia, na Joiarib, na Jedaia;

7. na Salu, na Amok, na Hilkaia, na Jedaia. Ndia bu ndi-isi nke ndi-nchu-àjà na umu-nne-ha n'ubọchi Jeshua.

8. Ndi Livai kwa: Jeshua, na Binui, na Kadmiel, na Sherebia, na Juda, na Matanaia, bú onye-isi usu ndi nēkele ekele, ya onwe-ya na umu-nne-ya.

9. Bakbukia na Uno, bú umu-nne-ha, nọ kwa na ncherita-iru ha, dika ihe-ndebe nile ha si di.

10. Jeshua we mua Joiakim, Joiakim mua Elaiashib, Elaiashib mua Joiada,

11. Joiada, mua Jonatan, Jonatan mua Jadua.

12. Ma n'ubọchi Joiakim ndi-nchu-àjà di, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna: nke Seraia, Meraia; nke Jeremaia, Hananaia;

13. nke Ezra, Meshulam; nke Amaraia, Jehohanan;

14. nke Meluki, Jonatan; nke Shebania, Josef;

15. nke Harim, Adna; nke Meraiot, Helkaia;

16. nke Ido, Zekaraia; nke Gineton, Meshulam;

17. nke Abaija, Zikri; nke Miniamin, nke Moadia, Piltai;

18. nke Bilga, Shamua; nke Shemaia, Jehonatan;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 12