Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 12:1-8 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ndia bu ndi-nchu-aja na ndi Livai ndi soro Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua, rigota: Seraia, na Jeremaia, na Ezra;

2. na Amaria, na Maluk, na Hatush;

3. na Shekania, na Rehum, na Meremot;

4. na Ido, na Ginetoi, na Abaija;

5. na Mijamin, na Maadia, na Bilga;

6. na Shemaia, na Joiarib, na Jedaia;

7. na Salu, na Amok, na Hilkaia, na Jedaia. Ndia bu ndi-isi nke ndi-nchu-àjà na umu-nne-ha n'ubọchi Jeshua.

8. Ndi Livai kwa: Jeshua, na Binui, na Kadmiel, na Sherebia, na Juda, na Matanaia, bú onye-isi usu ndi nēkele ekele, ya onwe-ya na umu-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 12