1. Ma ndia bu ndi-nchu-aja na ndi Livai ndi soro Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua, rigota: Seraia, na Jeremaia, na Ezra;
2. na Amaria, na Maluk, na Hatush;
3. na Shekania, na Rehum, na Meremot;
4. na Ido, na Ginetoi, na Abaija;
5. na Mijamin, na Maadia, na Bilga;
6. na Shemaia, na Joiarib, na Jedaia;