Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 10:39 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na umu Israel na umu Livai gēwebata àjà-nbuli nke ọka na manya-vine ọhu na manu n'ime-ulo, ọ bu kwa n'ebe ahu ka ihe nile nke ebe nsọ di, ha na ndi-nchu-àjà ndi nēje ozi, na ndi-ọnu-uzọ-ama, na ndi-ọbù-abù: ayi agaghi-arapu kwa ulo Chineke-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 10

Echiche Nehemaia 10:39 na onodu