Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 9:5 Bible Nso (IGBOB)

O we ba n'ulo nna-ya n'Ọfra, b͕ue umu-nne-ya, bú umu Jerubeal, ọgu madu atọ na iri, n'elu otù nkume: ma Jotam nwa Jerubeal nke-ntà fọduru; n'ihi na o zoro onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9

Echiche Ndi-Ikpe 9:5 na onodu