Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 9:49 Bible Nso (IGBOB)

Ndi ahu nile we b͕utu kwa, nwoke ọ bula alaka-ya, ha we jeso Abimelek, tukwasi ha n'ulo ahu kachasi elu, su ulo kachasi elu ahu ọku n'isi ha; ndikom nile nke ulo-elu Shekem we nwu kwa, bú ihe ra ka nnù ndikom na ndinyom abua na ọgu iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9

Echiche Ndi-Ikpe 9:49 na onodu