Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 9:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a, ọ buru na ọ bu n'ezi-okwu na n'izu-okè ka unu meworo ihe a, na unu emewo Abimelek eze, ọ buru kwa na ọ bu ezi ihe ka unu meworo Jerubeal, me kwa ulo-ya, ọ buru kwa na ọ bu dika nmeso aka-ya abua si di ka unu meworo ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9

Echiche Ndi-Ikpe 9:16 na onodu