Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 8:21 Bible Nso (IGBOB)

Zeba na Zalmuna we si, Gi onwe-gi bilie, dakwasi ayi: n'ihi na dika nwoke si di, otú a ka idi-ike-ya di. Gideon we bilie, b͕ue Zeba na Zalmuna, were ihe nile yiri ọnwa nke di n'olu camel-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 8

Echiche Ndi-Ikpe 8:21 na onodu