Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 7:4 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Gideon, Ndi Israel bara uba rue ub͕u a; me ka ha ridarue miri ahu, M'gānwaputa-kwa-ra gi ha n'ebe ahu: ọ gēru kwa, na onye ọ bula M'gāsi gi, Onye a gēsoro gi je, ọ bu onye ahu gēsoro gi je; ma onye ọ bula M'gāsi gi, Onye a agaghi-eso gi je, ọ bu onye ahu nāgaghi-eje.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7

Echiche Ndi-Ikpe 7:4 na onodu