Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 7:24 Bible Nso (IGBOB)

Gideon we ziga ndi-ozi n'ugwu Efraim nile, si, Ridatanu izute Midian, burunu ha uzọ were miri, rue Bet-bara, bú Jọdan. Ndikom nile nke Efraim we kpọkọta onwe-ha, were miri ahu rue Bet-bara, bú Jọdan.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7

Echiche Ndi-Ikpe 7:24 na onodu