Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 7:19 Bible Nso (IGBOB)

Gideon, na ọgu ndikom ise ndi soro ya, we ba na nsọtu ọmuma-ulo-ikwū na nmalite nche etiti abali, (ọ bu nání mb͕e ahu ka ha guzoro ndi-nche): ha we fùa opì-ike-ha, tupia kwa ite nke di n'aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7

Echiche Ndi-Ikpe 7:19 na onodu