Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 6:31 Bible Nso (IGBOB)

Joash we si ndi nile nke guzoro megide ya, Unu onwe-unu, ùnu gēkpere Beal ọnu-ya? ma-ọbu unu onwe-unu, ùnu gāzọputa ya? Onye nke gēkpere ya ọnu-ya, ka eme ka ọ nwua: rapu ya rue ututu; ọ buru na chi ka ọ bu, ya kpere onwe-ya ọnu-ya, n'ihi na akwatuwo ebe-ichu-àjà-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6

Echiche Ndi-Ikpe 6:31 na onodu