Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 6:13 Bible Nso (IGBOB)

Gideon we si ya, Biko, onye-nwem, ọ buru na Jehova nọyere ayi, n'ìhi gini kwa ka ihe a nile dakwasiworo ayi? òle ebe kwa ka ihe-ebube-Ya nile di, nke nna-ayi-hà kọrọ ayi akukọ ha, si, Jehova, Ọ̀ meghi ka ayi si n'Ijipt rigota? ma ub͕u a Jehova arapuwo ayi, nye kwa ayi n'aka Midian.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6

Echiche Ndi-Ikpe 6:13 na onodu