Otú a ka ndi-iro-Gi nile gāla n'iyi, Jehova:Ma ndi nāhu Ya n'anya gādi ka anyanwu mb͕e ọ nāputa n'ike-ya.Ala we di jū ọgu arọ abua.