Aka-ya ka ọ setiri na ǹtú,Aka-nri-ya n'otùtù ndi nālu ọlu ike;O were otùtù kpọ Sisera, ọ kpọrọ ya n'isi,O we kpọpue ya, ǹtú ahu we bapue n'akuku egedege-iru-ya.