Gilead biri n'ofè Jọdan:Dan kwa, n'ìhi gini ka ọ nọ n'ub͕o?Asha nọduru n'ọnu-miri oké osimiri,Ọ bu kwa n'akuku ọwara-miri-ya nile ka o nēbi.