Ndi nkpọrọgwu-ha di nime Amalek siri n'Efraim rida;Nēso gi n'azu, Benjamin, n'etiti umu-nna-gi.Ndi-ònyé-ukpuru siri na Makia rida,Ndi ji nka-n'aka ode-akwukwọ ese ihe si-kwa-ra na Zebulun rida.