Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 4:6 Bible Nso (IGBOB)

O zìe kpọ Berak nwa Abinoam ka o si na Kedesh-naftali bia, ọ si ya, Ọ̀ nyeghi iwu, bú Jehova, Chineke nke Israel, si, Je, dọrọ rue n'ugwu Teboa, chiri kwa n'onwe-gi orú nnù ndikom na nnù ise sitere n'umu Naftali, site kwa n'umu Zebulun?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 4

Echiche Ndi-Ikpe 4:6 na onodu