Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 4:21 Bible Nso (IGBOB)

Jael, bú nwunye Heba, we were ǹtú ulo-ikwū, jide kwa otùtù n'aka-ya, bakuru ya nwayọ, kpọbà ǹtú ahu n'akuku egedege-iru-ya, ǹtú we kpọpue ba n'ala; n'ihi na nwoke ahu di n'oké ura, ike gwu-kwa-ra ya; o we nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 4

Echiche Ndi-Ikpe 4:21 na onodu