Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 4:19 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, Biko, me ka m'ṅua nwantī miri; n'ihi na akpiri kpọrọm nku. O we meghe karama-akpukpọ miri-ara-ehi, me ka ọ ṅua, o kpuchie ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 4

Echiche Ndi-Ikpe 4:19 na onodu