Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 4:18 Bible Nso (IGBOB)

Jael we pua izute Sisera, si ya, Wezuga onwe-gi, onye-nwem, wezuga onwe-gi bakutem; atula egwu. O we wezuga onwe-ya bakuru ya n'ulo-ikwū, o were ákwà-ichu-oyi kpuchie ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 4

Echiche Ndi-Ikpe 4:18 na onodu