Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 3:29 Bible Nso (IGBOB)

Ha we tib͕ue Moab na mb͕e ahu, ihe ra ka orú nnù madu na nnù ise, nwoke ọ bula nke buru ibù, na nwoke ọ bula bu dìnkpà; ọ dighi kwa nwoke ọ bula wepugara onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 3

Echiche Ndi-Ikpe 3:29 na onodu