Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 3:20 Bible Nso (IGBOB)

Ihud we biakute ya; ma ya onwe-ya nānọdu nání ya n'ime-ulo-elu ọjuju-oyi nke o nwere. Ihud we si, Okwu Chineke ka m'nwere igwa gi. O we si n'oche-eze-ya bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 3

Echiche Ndi-Ikpe 3:20 na onodu