Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 20:46 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nile ndi si na Benjamin da n'ubọchi ahu di orú nnù ndikom uzọ atọ na nnù abua na ọgu iri ndi nāmiputa mma-agha; ndia nile bu ndi-dìnkpà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20

Echiche Ndi-Ikpe 20:46 na onodu