Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 19:9 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ahu we bilie ila, ya onwe-ya, na iko-ya nwayi, na nwa-okorọbia-ya; ma ọgọ-ya, bú nna nwa-ab͕ọghọ ahu, siri ya, Biko, le, ike agwu ubọchi, o rubewo anyasi, biko, nọnu ọnọdu-abali: le, ubọchi erudawo, nọ ọnọdu-abali n'ebe a, ka o we diri obi-gi nma; ma bilienu n'isi-ututu echi ije ije-unu, ka i we la n'ulo-ikwū-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19

Echiche Ndi-Ikpe 19:9 na onodu