Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 19:6 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nọdu, rikọ ihe, ṅukọ kwa ihe-ọṅuṅu, ha abua: nna nwa-ab͕ọghọ ahu we si nwoke ahu, Biko, kwere, nọ ọnọdu-abali, ka obi-gi di kwa nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19

Echiche Ndi-Ikpe 19:6 na onodu