Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 19:30 Bible Nso (IGBOB)

O rue, na onye ọ bula nke nāhu ya anya siri, Ọ dighi mb͕e emere ka ihe di otú a di, ahughi kwa ihe di otú a site n'ubọchi umu Israel siri n'ala Ijipt rigota rue ta: tukwasinu uche na ya, b͕anu ìzù, kwu-kwa-nu okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19

Echiche Ndi-Ikpe 19:30 na onodu