Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 19:3 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke-ya we bilie, jeso ya, igwa ya okwu gābà ya n'obi, ime ka ọ lata, nwa-okorọbia-ya na inyinya-ibu abua soro kwa ya je: nwayi ahu we me ka ọ ba n'ulo nna-ya: nna nwa-ab͕ọghọ ahu we hu ya, ṅuria izute ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19

Echiche Ndi-Ikpe 19:3 na onodu