Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 17:8 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ahu we si n'obodo ahu, bú Bet-lehem-juda, je ije inọ dika ọbìa ebe ọ gāchọta ọnọdu: o we ba n'ugwu Efraim rue ulo Maika ime ihe o ji bili ije-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 17

Echiche Ndi-Ikpe 17:8 na onodu