Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 16:5 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-isi ndi Filistia we rigokuru ya, si ya, Rà ya ọnu, hu ihe ọ bu, bú nke ike uku ya di nime ya, na ihe ayi gēji pu imegide ya, ka ayi we ke ya ab͕u iweda ya n'ala: ayi onwe-ayi gēnye kwa gi, nwoke ọ bula nime ayi, nnù ọla-ọcha abua na ọgu iri-na-ise.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 16

Echiche Ndi-Ikpe 16:5 na onodu