Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 16:30 Bible Nso (IGBOB)

Samson we si, Ka mu onwem soro ndi Filistia nwua. O we were ike rulata onwe-ya; ulo ahu we dakwasi ndi-isi ahu, dakwasi kwa ndi nile nọ nime ya. Ndi nwuru anwu ndi o mere ka ha nwua n'ọnwu-ya we di ọtutu kari ndi o mere ka ha nwua na ndu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 16

Echiche Ndi-Ikpe 16:30 na onodu