Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 15:18 Bible Nso (IGBOB)

Akpiri we kpọ ya nku nke-uku, o we kpọkue Jehova, si, Gi onwe-gi esiwo n'aka orù-gi nye nzọputa uku a: ma ub͕u a m'gānwu n'akpiri-ikpọ-nku, dabà n'aka nke ndia anēbìghi úgwù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 15

Echiche Ndi-Ikpe 15:18 na onodu