Samson we si,Ọkpukpu - àb͕à inyinya - ibu ka m'jiworo, otù obo, obo abua,Ọkpukpu - àb͕à inyinya - ibu ka m'jiworo tib͕u nnù ndikom abua na ọgu iri.