Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 15:13 Bible Nso (IGBOB)

Ha we gwa ya okwu, si, É-è; kama ayi gēkesi gi ab͕u ike, nye gi n'aka-ha: ma ayi agaghi-eme ka i nwua ma-ọli. Ha we chiri udọ̀ ọhu abua ke ya ab͕u, me ka o si na nkume ahu di elu rigota.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 15

Echiche Ndi-Ikpe 15:13 na onodu