Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 14:18 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom obdo ahu we si ya n'ubọchi nke-asa tutu anyanwu ada, Gini di utọ kari manu-aṅu? ma-ọbu gini di ike kari ọdum? O we si ha,Ọ buru na unu ejighi nwa-ab͕ọghọ-ehim dọ ihe eji gwu ala-ubi,Unu agaghi-achọtawori ilum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 14

Echiche Ndi-Ikpe 14:18 na onodu