Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 14:16 Bible Nso (IGBOB)

Nwunye Samson we kwakwasi ya ákwá, si, Nání asì ka i nākpọm, i hughkwam n'anya: i luworo umu ndim ilu, ma mu ka i nēgosighi ya. Ọ si ya, Le, nnam na nnem ka m'nēgosighi ya, ọ̀ bu kwa gi ka m'gēgosi ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 14

Echiche Ndi-Ikpe 14:16 na onodu