Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 14:12 Bible Nso (IGBOB)

Samson we si ha, Biko, ka m'luere unu ilu: ọ buru na unu egosim ya nke-ọma n'ubọchi asa nke oké oriri a, ọ buru na unu achọta ya, m'gēnye kwa unu orú uwe ákwà ọcha na iri na orú uwe nb͕anwe na iri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 14

Echiche Ndi-Ikpe 14:12 na onodu