Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 13:3 Bible Nso (IGBOB)

Mọ ozi nke Jehova we me ka nwayi ahu hu ya anya, si ya, Biko, le, gi onwe-gi bu nwayi-àgà, i mughi kwa nwa: ma i gāturu ime, mua nwa-nwoke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 13

Echiche Ndi-Ikpe 13:3 na onodu